歌词
Iyè !!!
Iyèè!!!
Nah nah, Eyā!!!
Nunu gangs ā bìa nu òzó
Skelly boy, hmm hmm hmm, Virgin Boy on the track
yeah !!!
Nò orüwegò, Ife ànÿí na ekwù òmėbėgo ,
Òmėbėgo !!
Òmėbėgo, Egwū anyi na aku ochakegò
N' Ochakegó !!
Omebegò, Ife anyi na eche omebegò.
N' Omebego !!
Omebegò, N'omebegò eeh!!!
Chief nwabugo le !!! Nwabugo !!
Chief nwabugo le !!! Chief Nwabugo ooh!!!
Chief nwabugo le !!! Nwabugo
Odogwu eji eme onù Nwabugo ooh!!!
Chief nwabugo le !!! Nwabugo
Chief nwabugo le !!! Chief Nwabugo
Chief nwabugo le !!! Chief Nwabugo ooh
Odogwu eji eme onù
Yeah!! Maximum to onyemetu,
Inà eme Ife ego, Biko tie afa onyemetu ,
Maka na men ebute ike and Ikwe na akusi ike
Ale le Biko gā jùō Azubuike
Otu men si ebùtė ike, ahh hmm Maka Jehova bù eze,
Enwere ndi bu
Ndi eji amata obodo ama, Eji amata obodo ama,
Ndi bu fa puta oo!!!, Obòdó achara okù
òbòdó achara okù
Diamond